North Mofu language
Ọdịdị
North Mofu | ||
---|---|---|
Spoken in: | Cameroon | |
Region: | Far North Province | |
Total speakers: | 28,000 | |
Language family: | Tafrusyawit Chadic Biu–Mandara Wandala–Mafa Mafa (A.5) South (c) North Mofu | |
Language codes | ||
ISO 639-1: | none | |
ISO 639-2: | — | |
ISO 639-3: | mfk | |
Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. |
North Mofu bụ asụsụ Afro-Asia nkè á na-asụ n'ebe ugwu Cameroon. Asụsụ bụ Douroun ná Wazan.
Enweghị glossonym (aha asụsụ) na-ekpuchi asụsụ ndị dị nsó nkè Douroum, Wazang ná Douvangar massifs, mà ọ bụ ethnonym kwekọrọ; ndị na-ekwu okwu na-ezo aka n'onwe ha dị ka "ndị ugwu", na-akọwapụta massif mgbe ọ dị mkpa. N'ezie, ndị na-asụ asụsụ ndị a anaghị amata Mofu, mà e wezụga ndị nkè agbụrụ ndịda, Mofaw [mofaw].[1]
Á na-asụ Douvangar Mofu (North Mofu) ná massifs dị site ná ndịda Meri ruo Osimiri Tsanaga (canton nke Douvangar, Dourourn, ná Ouazzang nkè obodo Meri, ngalaba nkè Diamaré, Far North Region) site ná ndị ọkà okwu 27,500.[1]
Ihe edeturu
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 (2012) in Binam Bikoi: Atlas linguistique du Cameroun (ALCAM), Atlas linguistique de l'Afrique centrale (ALAC) (in fr). Yaoundé: CERDOTOLA. ISBN 9789956796069. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "ALCAM2012" defined multiple times with different content